Ndị Hibru 3:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ụmụnna m, lezienụ anya ka onye ọ bụla n’ime unu ghara ịhapụ Chineke dị ndụ,+ nke ga-eme ka onye ahụ nwee ajọ obi na-enweghị okwukwe.
12 Ụmụnna m, lezienụ anya ka onye ọ bụla n’ime unu ghara ịhapụ Chineke dị ndụ,+ nke ga-eme ka onye ahụ nwee ajọ obi na-enweghị okwukwe.