Ilu 3:11, 12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Nwa m, ajụla aka ná ntị Jehova na-adọ gị,+Eledakwala mba ọ na-abara gị anya,+12 N’ihi na ọ bụ ndị Jehova hụrụ n’anya ka ọ na-abara mba,+Otú nna si abara nwa ya ọ hụrụ n’anya mba.+
11 Nwa m, ajụla aka ná ntị Jehova na-adọ gị,+Eledakwala mba ọ na-abara gị anya,+12 N’ihi na ọ bụ ndị Jehova hụrụ n’anya ka ọ na-abara mba,+Otú nna si abara nwa ya ọ hụrụ n’anya mba.+