Diuterọnọmi 9:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 N’ihi na egwu tụrụ m maka nnukwu iwe Jehova wesara unu,+ nke na ọ chọdịrị ịla unu n’iyi.+ Ma, Jehova gekwara m ntị n’oge ahụ.
19 N’ihi na egwu tụrụ m maka nnukwu iwe Jehova wesara unu,+ nke na ọ chọdịrị ịla unu n’iyi.+ Ma, Jehova gekwara m ntị n’oge ahụ.