Ndị Hibru 12:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ndị nna mụrụ anyị na-adị adọ anyị aka ná ntị, anyị na-akwanyekwara ha ùgwù. Ọ̀ bụ na anyị ekwesịghị ido onwe anyị n’okpuru Nna nke ji mmụọ nsọ ya họpụta anyị ka anyị wee dị ndụ?+
9 Ndị nna mụrụ anyị na-adị adọ anyị aka ná ntị, anyị na-akwanyekwara ha ùgwù. Ọ̀ bụ na anyị ekwesịghị ido onwe anyị n’okpuru Nna nke ji mmụọ nsọ ya họpụta anyị ka anyị wee dị ndụ?+