Ọpụpụ 19:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ugwu Saịnaị niile kwụrụ anwụrụ ọkụ n’ihi na Jehova ji ọkụ gbadata na ya.+ Anwụrụ ọkụ sikwa na ya na-akwụgo elu ka anwụrụ ọkụ si ná nnukwu ekwú, ugwu ahụ niile nọkwa na-amasi jijiji ike.+
18 Ugwu Saịnaị niile kwụrụ anwụrụ ọkụ n’ihi na Jehova ji ọkụ gbadata na ya.+ Anwụrụ ọkụ sikwa na ya na-akwụgo elu ka anwụrụ ọkụ si ná nnukwu ekwú, ugwu ahụ niile nọkwa na-amasi jijiji ike.+