Ilu 5:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Isi iyi gị ò kwesịrị ịna-asọga n’èzí? Iyi gị ò kwesịrị ịna-asọga n’ámá obodo?+ Ilu 5:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Nwa m, gịnịzi mere ị ga-eji nwee mmasị n’ebe nwaanyị na-ebi ndụ rụrụ arụ* nọ? Gịnị mere ị ga-eji na-amakụ nwaanyị na-akwa iko?*+ Matiu 5:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ma, ana m asị unu na onye ọ bụla nke na-ele nwaanyị anya,+ o wee gụọ ya agụụ ka ya na ya nwee mmekọahụ, ọ kwasola ya iko n’obi ya.+
20 Nwa m, gịnịzi mere ị ga-eji nwee mmasị n’ebe nwaanyị na-ebi ndụ rụrụ arụ* nọ? Gịnị mere ị ga-eji na-amakụ nwaanyị na-akwa iko?*+
28 Ma, ana m asị unu na onye ọ bụla nke na-ele nwaanyị anya,+ o wee gụọ ya agụụ ka ya na ya nwee mmekọahụ, ọ kwasola ya iko n’obi ya.+