Matiu 12:50 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 50 N’ihi na onye ọ bụla nke na-eme uche Nna m nke bi n’eluigwe, onye ahụ bụ nwanne m nwoke na nwanne m nwaanyị na nne m.”+ Ndị Rom 8:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 n’ihi na ọ bụ ndị mbụ ọ matara ka o kpebikwara tupu oge eruo na a ga-eme ka ha dịrị otú Ọkpara ya dị,+ ka Ọkpara ya wee bụrụ onye e bu ụzọ mụọ+ n’ime ọtụtụ ụmụnna.+
50 N’ihi na onye ọ bụla nke na-eme uche Nna m nke bi n’eluigwe, onye ahụ bụ nwanne m nwoke na nwanne m nwaanyị na nne m.”+
29 n’ihi na ọ bụ ndị mbụ ọ matara ka o kpebikwara tupu oge eruo na a ga-eme ka ha dịrị otú Ọkpara ya dị,+ ka Ọkpara ya wee bụrụ onye e bu ụzọ mụọ+ n’ime ọtụtụ ụmụnna.+