Aịzaya 8:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Leenụ mụ na ụmụ Jehova nyere m.+ Anyị bụ ọrụ ebube, bụrụkwa ihe na-egosi ndị Izrel ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, onye bi n’Ugwu Zayọn, zubeere ha.+
18 Leenụ mụ na ụmụ Jehova nyere m.+ Anyị bụ ọrụ ebube, bụrụkwa ihe na-egosi ndị Izrel ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, onye bi n’Ugwu Zayọn, zubeere ha.+