Ndị Hibru 7:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 N’ihi ya, ọ ga-azọpụtali ndị si n’aka ya na-abịakwute Chineke, ebe ọ bụ na ọ na-adị ndụ mgbe niile ịrịọrọ ha arịrịọ.+ Mkpughe 3:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’ihi na unu tachiri obi ka m,+ m ga-echebe unu n’oge ule,+ nke a ga-enwe n’ụwa niile, iji lee mmadụ niile ule.
25 N’ihi ya, ọ ga-azọpụtali ndị si n’aka ya na-abịakwute Chineke, ebe ọ bụ na ọ na-adị ndụ mgbe niile ịrịọrọ ha arịrịọ.+
10 N’ihi na unu tachiri obi ka m,+ m ga-echebe unu n’oge ule,+ nke a ga-enwe n’ụwa niile, iji lee mmadụ niile ule.