Abụ Ọma 95:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi na ọ bụ Chineke anyị,Anyị bụ ndị ọ na-elekọta,Bụrụkwa ìgwè atụrụ ọ na-enye nri.+ Taa, ọ bụrụ na unu egee ntị n’olu ya,+
7 N’ihi na ọ bụ Chineke anyị,Anyị bụ ndị ọ na-elekọta,Bụrụkwa ìgwè atụrụ ọ na-enye nri.+ Taa, ọ bụrụ na unu egee ntị n’olu ya,+