Abụ Ọma 95:7, 8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi na ọ bụ Chineke anyị,Anyị bụ ndị ọ na-elekọta,Bụrụkwa ìgwè atụrụ ọ na-enye nri.+ Taa, ọ bụrụ na unu egee ntị n’olu ya,+ 8 Unu akpọchila obi unu otú nna nna unu hà mere na Meriba,*+Otú ha mere mgbe ha nọ na Masa,* n’ala ịkpa,+
7 N’ihi na ọ bụ Chineke anyị,Anyị bụ ndị ọ na-elekọta,Bụrụkwa ìgwè atụrụ ọ na-enye nri.+ Taa, ọ bụrụ na unu egee ntị n’olu ya,+ 8 Unu akpọchila obi unu otú nna nna unu hà mere na Meriba,*+Otú ha mere mgbe ha nọ na Masa,* n’ala ịkpa,+