Ọrụ Ndịozi 17:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 N’ihi na o wepụtala otu ụbọchị ọ ga-esi n’aka otu nwoke ọ họpụtara kpee mmadụ niile bi n’ụwa ikpe+ n’eleghị ha anya n’ihu. O meekwala ka obi sie mmadụ niile ike na ọ ga-eme ya, n’ihi na ọ kpọlitere nwoke ahụ n’ọnwụ.”+ Ndị Rom 2:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ihe a ga-eme mgbe Chineke ga-esi n’aka Jizọs Kraịst kpee ụmụ mmadụ ikpe maka ihe ndị ha zoro ezo.+ N’eziokwu, ọ ga-eme otú m na-ezisa ya n’ozi ọma. Ndị Rom 14:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi ya, onye ọ bụla n’ime anyị ga-aza Chineke ajụjụ maka onwe ya.+
31 N’ihi na o wepụtala otu ụbọchị ọ ga-esi n’aka otu nwoke ọ họpụtara kpee mmadụ niile bi n’ụwa ikpe+ n’eleghị ha anya n’ihu. O meekwala ka obi sie mmadụ niile ike na ọ ga-eme ya, n’ihi na ọ kpọlitere nwoke ahụ n’ọnwụ.”+
16 Ihe a ga-eme mgbe Chineke ga-esi n’aka Jizọs Kraịst kpee ụmụ mmadụ ikpe maka ihe ndị ha zoro ezo.+ N’eziokwu, ọ ga-eme otú m na-ezisa ya n’ozi ọma.