Levitikọs 9:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Mosis sịziri Erọn: “Gaa n’ebe ịchụàjà chụọ àjà mmehie maka mmehie gị+ nakwa àjà ị ga-esu ọkụ ma kpuchie mmehie gị+ na mmehie ezinụlọ* gị. Chụọkwara ndị Izrel àjà ha+ ma kpuchiere ha mmehie ha,+ otú Jehova nyere n’iwu.” Levitikọs 16:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “Erọn ga-achụzi oké ehi ahụ bụ́ maka àjà mmehie n’àjà, ya bụ, nke ahụ bụ́ maka onwe ya. Ọ ga-ekpuchiri onwe ya mmehie ya,+ kpuchiekwara ezinụlọ* ya.
7 Mosis sịziri Erọn: “Gaa n’ebe ịchụàjà chụọ àjà mmehie maka mmehie gị+ nakwa àjà ị ga-esu ọkụ ma kpuchie mmehie gị+ na mmehie ezinụlọ* gị. Chụọkwara ndị Izrel àjà ha+ ma kpuchiere ha mmehie ha,+ otú Jehova nyere n’iwu.”
6 “Erọn ga-achụzi oké ehi ahụ bụ́ maka àjà mmehie n’àjà, ya bụ, nke ahụ bụ́ maka onwe ya. Ọ ga-ekpuchiri onwe ya mmehie ya,+ kpuchiekwara ezinụlọ* ya.