Ndị Hibru 6:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Anyị achọghị ka unu dịrị umengwụ,+ kama na-emenụ ka ndị ahụ, bụ́ ndị okwukwe ha na ndidi ha mere ka e kwe ha nkwa.
12 Anyị achọghị ka unu dịrị umengwụ,+ kama na-emenụ ka ndị ahụ, bụ́ ndị okwukwe ha na ndidi ha mere ka e kwe ha nkwa.