-
Jems 1:2-4Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
2 Ụmụnna m, ṅụrịanụ ọṅụ mgbe ọnwụnwa dị iche iche bịaara unu,+ 3 n’ihi na unu ma na unu merie ọnwụnwa ndị ahụ, okwukwe unu ga-esikwu ike, unu enwekwuokwa ike ịna-atachi obi ma ọnwụnwa bịa.+ 4 Ọ bụrụkwa na unu ana-atachi obi mgbe niile, ọ ga-eme ka unu zụọ onwe unu nke ọma, nwee ike izu ezu, na-emekwa nke ọma n’ihe niile, n’enweghị ihe ọ bụla kọrọ unu.+
-