2 Samuel 12:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Devid asị Netan: “Emehiela m Jehova.”+ Netan asị Devid: “Jehova agbagharakwala gị mmehie gị.+ Ị gaghị anwụ.+ Abụ Ọma 32:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 M mechara kwupụtara gị mmehie m. Ekpuchighị m njehie m.+ M sịrị: “M ga-ekwupụtara Jehova ihe ọjọọ ndị m mere.”+ Ị gbaghaara m mmehie m niile.+ (Sila) Ilu 28:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ihe agaghị agaziri onye na-ezochi mmehie ya,+Ma a ga-emere onye ọ bụla kwupụtara mmehie ya ma hapụ ya ebere.+ 1 Jọn 1:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ bụrụ na anyị ekwupụta mmehie anyị, ọ ga-agbaghara anyị mmehie anyị, sachapụkwa anyị ajọ omume niile+ n’ihi na ọ bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi, bụrụkwa onye ezi omume.
13 Devid asị Netan: “Emehiela m Jehova.”+ Netan asị Devid: “Jehova agbagharakwala gị mmehie gị.+ Ị gaghị anwụ.+
5 M mechara kwupụtara gị mmehie m. Ekpuchighị m njehie m.+ M sịrị: “M ga-ekwupụtara Jehova ihe ọjọọ ndị m mere.”+ Ị gbaghaara m mmehie m niile.+ (Sila)
13 Ihe agaghị agaziri onye na-ezochi mmehie ya,+Ma a ga-emere onye ọ bụla kwupụtara mmehie ya ma hapụ ya ebere.+
9 Ọ bụrụ na anyị ekwupụta mmehie anyị, ọ ga-agbaghara anyị mmehie anyị, sachapụkwa anyị ajọ omume niile+ n’ihi na ọ bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi, bụrụkwa onye ezi omume.