Matiu 5:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 “Ndị a kpagburu n’ihi ezi omume na-enwe obi ụtọ,+ n’ihi na Alaeze eluigwe bụ nke ha. Jems 1:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ụmụnna m, ṅụrịanụ ọṅụ mgbe ọnwụnwa dị iche iche bịaara unu,+