Jenesis 15:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 O wee nwee okwukwe na Jehova,+ ya ejiri maka ya kpọọ ya onye ezi omume.+ Ndị Rom 4:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Gịnị ka ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ kwuru? O kwuru, sị: “Ebreham nwere okwukwe na Jehova,* e jiri maka ya kpọọ ya onye ezi omume.”+ Ndị Galeshia 3:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ̀ bụ na ọ bụghị eziokwu na Ebreham “nwere okwukwe na Jehova,* e wee kpọọ ya onye ezi omume”?+
3 Gịnị ka ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ kwuru? O kwuru, sị: “Ebreham nwere okwukwe na Jehova,* e jiri maka ya kpọọ ya onye ezi omume.”+