Ndị Rom 10:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’ihi na mmadụ inwe okwukwe n’obi ya ga-eme ka ọ bụrụ onye ezi omume, ma ọ ga-eji ọnụ kwupụta ihe o kweere* n’ihu ọha+ ka e wee zọpụta ya. Jems 2:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ọ bụkwa otú ọ dị n’ihe gbasara okwukwe. Ọ bụrụ na mmadụ anaghị eme ihe dị mma, okwukwe ya abaghị uru ọ bụla.*+
10 N’ihi na mmadụ inwe okwukwe n’obi ya ga-eme ka ọ bụrụ onye ezi omume, ma ọ ga-eji ọnụ kwupụta ihe o kweere* n’ihu ọha+ ka e wee zọpụta ya.
17 Ọ bụkwa otú ọ dị n’ihe gbasara okwukwe. Ọ bụrụ na mmadụ anaghị eme ihe dị mma, okwukwe ya abaghị uru ọ bụla.*+