3 O kwesịghị ịbụ onye aṅụrụma,+ onye tigbuo zọgbuo,* onye okwu na ụka,+ ma ọ bụ onye hụrụ ego n’anya.+ Kama, o kwesịrị ịbụ onye na-ele ihe anya otú kwesịrị ekwesị,+
2 ka ha ghara ikwu okwu ọjọọ banyere onye ọ bụla, ghara ịbụ ndị okwu na ụka, kama ka ha na-ele ihe anya otú kwesịrị ekwesị,+ jiri obi nwayọọ na-emeso mmadụ niile ihe mgbe niile.+