Aịzaya 1:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Saanụ ahụ́. Dowenụ onwe unu ọcha.+ Kwụsịnụ omume ọjọọ unu nọ n’ihu m eme. Kwụsịnụ ime ihe ọjọọ.+