Joel 2:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ihe a bụ ihe Jehova kwuru: “Ma ugbu a, jirinụ obi unu niile+Lọghachikwute m. Buonụ ọnụ,+ beenụ ákwá, beekwanụ ákwá arịrị.
12 Ihe a bụ ihe Jehova kwuru: “Ma ugbu a, jirinụ obi unu niile+Lọghachikwute m. Buonụ ọnụ,+ beenụ ákwá, beekwanụ ákwá arịrị.