1 Ndị Kọrịnt 1:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ụmụnna m, m ji aha Onyenwe anyị Jizọs Kraịst na-agba unu ume ka unu niile na-ekwu otu ihe, ka unu gharakwa ịna-akpa iche iche,+ kama ka unu nwee otu obi, ka ihe unu na-eche bụrụkwa otu.+ Ndị Filipaị 2:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 na-emenụ ihe ndị a ka m nwekwuo ọṅụ. M ga-enwekwu ọṅụ ma unu na-enwe otu obi na otu ịhụnanya, na-adị n’otu ma na-enwe otu echiche.+
10 Ụmụnna m, m ji aha Onyenwe anyị Jizọs Kraịst na-agba unu ume ka unu niile na-ekwu otu ihe, ka unu gharakwa ịna-akpa iche iche,+ kama ka unu nwee otu obi, ka ihe unu na-eche bụrụkwa otu.+
2 na-emenụ ihe ndị a ka m nwekwuo ọṅụ. M ga-enwekwu ọṅụ ma unu na-enwe otu obi na otu ịhụnanya, na-adị n’otu ma na-enwe otu echiche.+