Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọrụ Ndịozi 23:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 23 Pọl legidere ndị Sanhedrin anya, sị: “Ụmụnna m, Chineke ma na akọnuche m na-agwa m na o nweghị ihe ọjọọ ọ bụla m mere+ ruo taa.”

  • Ọrụ Ndịozi 24:16
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 16 Ọ bụ ya mere m ji agbasi mbọ ike mgbe niile ka akọnuche m ghara ịma m ikpe, ka m ghara imebi iwu Chineke ma ọ bụ iwu mmadụ.+

  • 1 Timoti 1:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 N’eziokwu, ihe mere m ji kwuo ihe ndị a bụ ka anyị jiri obi dị ọcha,+ akọnuche na-arụ ọrụ nke ọma, na okwukwe+ na-abụghị nke ihu abụọ hụ ndị ọzọ n’anya.

  • 1 Timoti 1:18, 19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 Timoti nwa m, ihe ndị a m na-agwa gị dabara n’ihe ndị amụma kwuru banyere gị. Ana m agwa gị ha ka i nwee ike na-alụ agha a dị mma anyị na-alụ.+ 19 Akwụsịla inwe okwukwe na akọnuche na-arụ ọrụ nke ọma,+ nke ụfọdụ na-enweghịzi, okwukwe ha ekpuo ka ụgbọ.

  • 1 Timoti 3:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 Ha kwesịrị ịbụ ndị akọnuche ha na-anaghị ama ikpe,+ ndị na-ahapụghị ihe nzuzo dị nsọ gbasara okwukwe Ndị Kraịst.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya