2 Ndị Kọrịnt 5:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ma ihe niile si n’aka Chineke, onye si n’aka Kraịst mee ka anyị na ya dị ná mma,+ ziekwa anyị ka anyị na-enyere ndị ọzọ aka ka ya na ha dị ná mma.+
18 Ma ihe niile si n’aka Chineke, onye si n’aka Kraịst mee ka anyị na ya dị ná mma,+ ziekwa anyị ka anyị na-enyere ndị ọzọ aka ka ya na ha dị ná mma.+