Jenesis 7:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ụbọchị ahụ, Noa banyere n’ụgbọ ahụ, ya na ụmụ ya bụ́ Shem, Ham, na Jefet,+ nakwa nwunye Noa na ndị nwunye ụmụ ya atọ.+ Jenesis 7:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Chineke* wee kpochapụ ihe ọ bụla dị ndụ n’ụwa, ma mmadụ ma anụmanụ ma anụ ndị na-arị arị ma anụ ndị na-efe efe. O kpochapụrụ ha niile n’ụwa.+ Naanị Noa na ndị ya na ha nọ n’ụgbọ fọrọ ndụ.+
13 N’ụbọchị ahụ, Noa banyere n’ụgbọ ahụ, ya na ụmụ ya bụ́ Shem, Ham, na Jefet,+ nakwa nwunye Noa na ndị nwunye ụmụ ya atọ.+
23 Chineke* wee kpochapụ ihe ọ bụla dị ndụ n’ụwa, ma mmadụ ma anụmanụ ma anụ ndị na-arị arị ma anụ ndị na-efe efe. O kpochapụrụ ha niile n’ụwa.+ Naanị Noa na ndị ya na ha nọ n’ụgbọ fọrọ ndụ.+