Ndị Rom 8:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 N’ihi na m weere ya na ahụhụ ndị anyị na-ata n’oge a enweghị ihe ha bụ ma e jiri ha tụnyere ụgwọ ọrụ dị ebube anyị ga-enweta nke Chineke ga-eme ka a hụ.+
18 N’ihi na m weere ya na ahụhụ ndị anyị na-ata n’oge a enweghị ihe ha bụ ma e jiri ha tụnyere ụgwọ ọrụ dị ebube anyị ga-enweta nke Chineke ga-eme ka a hụ.+