2 Ndị Kọrịnt 1:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ihe m na-ekwu abụghị na ọ bụ anyị na-eme ka unu nwee okwukwe.+ Kama, anyị bụ ndị ọrụ ibe unu, ndị na-eme ka unu na-aṅụrị ọṅụ, n’ihi na ọ bụ okwukwe unu mere unu ji guzosie ike.
24 Ihe m na-ekwu abụghị na ọ bụ anyị na-eme ka unu nwee okwukwe.+ Kama, anyị bụ ndị ọrụ ibe unu, ndị na-eme ka unu na-aṅụrị ọṅụ, n’ihi na ọ bụ okwukwe unu mere unu ji guzosie ike.