Ndị Efesọs 6:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Yirinụ ekike agha zuru ezu+ nke Chineke nyere unu, ka Ekwensu ghara iji aghụghọ ya mata unu n’ọnyà. Jems 4:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi ya, na-eruberenụ Chineke isi.*+ Ma na-alụsonụ Ekwensu ọgụ.+ Ọ ga-esikwa ebe unu nọ gbapụ.+
11 Yirinụ ekike agha zuru ezu+ nke Chineke nyere unu, ka Ekwensu ghara iji aghụghọ ya mata unu n’ọnyà.