Ndị Galeshia 5:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ma m na-agwa unu, sị, Na-ekwenụ ka mmụọ nsọ na-edu unu,+ unu agaghịkwa eme ihe ọ bụla na-agụ ahụ́ unu agụụ.+ Jems 1:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 N’ihi ya, hapụnụ àgwà niile jọgburu onwe ha na ụdị ihe ọjọọ ọ bụla.+ Dịrịnụ umeala n’obi, kwerekwanụ ka Chineke kụọ okwu ya dị ka mkpụrụ n’ime unu. Okwu ya nwere ike ịzọpụta unu.*
16 Ma m na-agwa unu, sị, Na-ekwenụ ka mmụọ nsọ na-edu unu,+ unu agaghịkwa eme ihe ọ bụla na-agụ ahụ́ unu agụụ.+
21 N’ihi ya, hapụnụ àgwà niile jọgburu onwe ha na ụdị ihe ọjọọ ọ bụla.+ Dịrịnụ umeala n’obi, kwerekwanụ ka Chineke kụọ okwu ya dị ka mkpụrụ n’ime unu. Okwu ya nwere ike ịzọpụta unu.*