Aịzaya 53:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ndị mmadụ ledara ya anya, zerekwa ya.+ Ọ ma gbasara ihe mgbu, marakwa ihe ọrịa bụ. Ọ dị ka à ga-asị na e zoro ihu ya ezo ka anyị ghara ịhụ ya.* E ledara ya anya. Anyị ejighịkwa ya kpọrọ ihe.+ Jọn 19:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ma ha tiri mkpu, sị: “Kpọrọ ya pụọ! Kpọrọ ya pụọ! Kwụwa ya n’osisi!”* Paịlet sịrị ha: “Ọ̀ bụ m gbuo eze unu?” Ndị isi nchụàjà wee sị: “Anyị enweghị eze ọ bụla ma ọ́ bụghị Siza.”
3 Ndị mmadụ ledara ya anya, zerekwa ya.+ Ọ ma gbasara ihe mgbu, marakwa ihe ọrịa bụ. Ọ dị ka à ga-asị na e zoro ihu ya ezo ka anyị ghara ịhụ ya.* E ledara ya anya. Anyị ejighịkwa ya kpọrọ ihe.+
15 Ma ha tiri mkpu, sị: “Kpọrọ ya pụọ! Kpọrọ ya pụọ! Kwụwa ya n’osisi!”* Paịlet sịrị ha: “Ọ̀ bụ m gbuo eze unu?” Ndị isi nchụàjà wee sị: “Anyị enweghị eze ọ bụla ma ọ́ bụghị Siza.”