Hosia 2:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 M ga-agha ya n’ala dị ka mkpụrụ maka onwe m.+ M ga-emekwara onye a na-emereghị ebere ebere,*M ga-agwa ndị na-abụghị ndị m:* ‘Unu bụ ndị m.’+ Ha ga-asịkwa: ‘Ị bụ Chineke anyị.’”+
23 M ga-agha ya n’ala dị ka mkpụrụ maka onwe m.+ M ga-emekwara onye a na-emereghị ebere ebere,*M ga-agwa ndị na-abụghị ndị m:* ‘Unu bụ ndị m.’+ Ha ga-asịkwa: ‘Ị bụ Chineke anyị.’”+