Ndị Galeshia 5:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ bụ ka anyị nwere onwe anyị otú a mere Kraịst ji tọhapụ anyị. N’ihi ya, nọgidenụ na-abụ ndị nweere onwe ha.+ Unu ekwekwala ka e mee ka unu bụrụ ndị ohu ọzọ.+
5 Ọ bụ ka anyị nwere onwe anyị otú a mere Kraịst ji tọhapụ anyị. N’ihi ya, nọgidenụ na-abụ ndị nweere onwe ha.+ Unu ekwekwala ka e mee ka unu bụrụ ndị ohu ọzọ.+