Matiu 5:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 “Ndị a kpagburu n’ihi ezi omume na-enwe obi ụtọ,+ n’ihi na Alaeze eluigwe bụ nke ha. Ọrụ Ndịozi 5:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Ha wee si ebe ahụ ndị Sanhedrin* nọ pụọ, na-aṅụrị ọṅụ+ maka na Chineke gụrụ ha ná ndị e kwesịrị imenye ihere n’ihi aha Jizọs. 1 Pita 4:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ọ bụrụ na a na-akọcha* unu n’ihi aha Kraịst, unu ga na-enwe obi ụtọ,+ n’ihi na mmụọ dị ebube, ya bụ, mmụọ Chineke, dị n’ime unu.
41 Ha wee si ebe ahụ ndị Sanhedrin* nọ pụọ, na-aṅụrị ọṅụ+ maka na Chineke gụrụ ha ná ndị e kwesịrị imenye ihere n’ihi aha Jizọs.
14 Ọ bụrụ na a na-akọcha* unu n’ihi aha Kraịst, unu ga na-enwe obi ụtọ,+ n’ihi na mmụọ dị ebube, ya bụ, mmụọ Chineke, dị n’ime unu.