Abụ Ọma 119:105 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 105 Okwu gị bụ ọkụ* m ji ahụ ebe m na-azọnye ụkwụ,Bụrụkwa ìhè nke na-enwu n’ụzọ m.+ Jọn 1:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Oge eruwela ka ezigbo ìhè ahụ nke na-enye ụdị mmadụ ọ bụla ìhè bịa n’ụwa.+