Jud 10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma ndị a na-ekwu okwu ọjọọ banyere ihe niile ha na-aghọtaghị.+ Ha na-ejikwa ihe niile ha ghọtara emerụ onwe ha, ya bụ, ihe ndị ha ghọtara otú ụmụ anụmanụ na-anaghị eche echiche si aghọta ihe.+
10 Ma ndị a na-ekwu okwu ọjọọ banyere ihe niile ha na-aghọtaghị.+ Ha na-ejikwa ihe niile ha ghọtara emerụ onwe ha, ya bụ, ihe ndị ha ghọtara otú ụmụ anụmanụ na-anaghị eche echiche si aghọta ihe.+