-
Jud 12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Ha na-eso unu abịa oriri unu ji egosi na unu hụrụ ibe unu n’anya.+ Ma, ha bụ nkume ndị zoro ezo n’ala ala mmiri, ndị ọzụzụ atụrụ ndị na-azụ onwe ha n’atụghị egwu,+ ígwé ojii mmiri na-adịghị nke ifufe na-ebugharị,+ osisi ndị na-anaghị amị mkpụrụ n’oge ha kwesịrị ịmị, bụ́ ndị nwụrụla kpamkpam,* e fopụ ha.
-