Ọnụ Ọgụgụ 22:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ndị okenye Moab na ndị okenye Midian wee jiri ego ha ga-akwụ ka a gbaara ha afa gakwuru Belam,+ gwa ya ihe Belak kwuru. Nehemaya 13:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 n’ihi na ha enyeghị ndị Izrel achịcha na mmiri, kama ha goro Belam ka ọ bụọ ha ọnụ.+ Ma, Chineke anyị mere ka ọnụ ọ gaara abụ ha bụrụzie ngọzi.+
7 Ndị okenye Moab na ndị okenye Midian wee jiri ego ha ga-akwụ ka a gbaara ha afa gakwuru Belam,+ gwa ya ihe Belak kwuru.
2 n’ihi na ha enyeghị ndị Izrel achịcha na mmiri, kama ha goro Belam ka ọ bụọ ha ọnụ.+ Ma, Chineke anyị mere ka ọnụ ọ gaara abụ ha bụrụzie ngọzi.+