Jud 16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ha bụ ndị ntamu,+ ndị na-eme mkpesa banyere otú ihe dịịrị ha, na-emekwa ihe ọjọọ ndị na-agụ ha agụụ.+ Ha na-etukwa ọnụ ma na-eto ndị ọzọ otuto na-esighị ha n’obi* ka ha nweta ihe ha chọrọ.+
16 Ha bụ ndị ntamu,+ ndị na-eme mkpesa banyere otú ihe dịịrị ha, na-emekwa ihe ọjọọ ndị na-agụ ha agụụ.+ Ha na-etukwa ọnụ ma na-eto ndị ọzọ otuto na-esighị ha n’obi* ka ha nweta ihe ha chọrọ.+