2 Pita 2:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ịkwa iko na-agụsi ha agụụ ike.+ Ha enweghị ike isepụ aka ná mmehie. Ha na-aratakwa ndị* na-akwụsighị ike. Ihe juru n’obi ha bụ anyaukwu.* Chineke ga-ama ha ikpe.
14 Ịkwa iko na-agụsi ha agụụ ike.+ Ha enweghị ike isepụ aka ná mmehie. Ha na-aratakwa ndị* na-akwụsighị ike. Ihe juru n’obi ha bụ anyaukwu.* Chineke ga-ama ha ikpe.