Ezikiel 12:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 “Nwa nke mmadụ, gịnị ka ihe a unu na-ekwu n’ala Izrel pụtara?* Unu na-asị, ‘Oge agawala. E nweghịkwa uru ọhụụ niile bara.’+ Ezikiel 12:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 “Nwa nke mmadụ, ndị* Izrel na-asị, ‘Ọhụụ ọ na-ahụ ka ga-anọ ọdụ tupu ya emezuo. Mgbe amụma ọ na-ebu ga-emezu ka dịkwa anya.’+
22 “Nwa nke mmadụ, gịnị ka ihe a unu na-ekwu n’ala Izrel pụtara?* Unu na-asị, ‘Oge agawala. E nweghịkwa uru ọhụụ niile bara.’+
27 “Nwa nke mmadụ, ndị* Izrel na-asị, ‘Ọhụụ ọ na-ahụ ka ga-anọ ọdụ tupu ya emezuo. Mgbe amụma ọ na-ebu ga-emezu ka dịkwa anya.’+