25 Ndị niile so n’asọmpi na-ejide onwe ha n’ihe niile. Ha na-eme ya iji nweta ihe nrite* nwere ike imebi emebi,+ ma anyịnwa na-eme ya iji nweta ihe nrite na-enweghị ike imebi emebi.+
24 Ohu Onyenwe anyị ekwesịghị ịlụ ọgụ, kama o kwesịrị iji nwayọọ* na-emeso mmadụ niile ihe,+ bụrụkwa onye ruru eru ịkụzi ihe, onye na-ejidekwa onwe ya mgbe e mejọrọ ya.+