Zefanaya 1:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Oké ụbọchị Jehova dị nso.+ Ọ dị nso. O jikwa oké ọsọ na-abịa.+ Ụda a ga na-anụ n’ụbọchị Jehova ga-adị egwu.+ Onye agha ga-eti mkpu ákwá n’ụbọchị ahụ.+
14 Oké ụbọchị Jehova dị nso.+ Ọ dị nso. O jikwa oké ọsọ na-abịa.+ Ụda a ga na-anụ n’ụbọchị Jehova ga-adị egwu.+ Onye agha ga-eti mkpu ákwá n’ụbọchị ahụ.+