Aịzaya 65:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 N’ihi na m na-eke eluigwe ọhụrụ na ụwa ọhụrụ.+ A gaghịzi echeta ihe niile mere na mbụ. Ha agaghị abatakwa n’obi.+ Aịzaya 66:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Jehova kwuru, sị, “Dị ka eluigwe ọhụrụ na ụwa ọhụrụ+ m na-eke ga-adịgide n’ihu m, otú ahụ ka ụmụ* unu na aha unu ga-adịgidekwa.”+ Mkpughe 21:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ahụkwara m eluigwe ọhụrụ na ụwa ọhụrụ,+ n’ihi na eluigwe mbụ na ụwa mbụ alaala n’iyi,+ oké osimiri+ adịghịkwa.
17 N’ihi na m na-eke eluigwe ọhụrụ na ụwa ọhụrụ.+ A gaghịzi echeta ihe niile mere na mbụ. Ha agaghị abatakwa n’obi.+
22 Jehova kwuru, sị, “Dị ka eluigwe ọhụrụ na ụwa ọhụrụ+ m na-eke ga-adịgide n’ihu m, otú ahụ ka ụmụ* unu na aha unu ga-adịgidekwa.”+
21 Ahụkwara m eluigwe ọhụrụ na ụwa ọhụrụ,+ n’ihi na eluigwe mbụ na ụwa mbụ alaala n’iyi,+ oké osimiri+ adịghịkwa.