1 Jọn 4:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Egwu ọ bụla adịghị n’ịhụnanya,+ kama ịhụnanya nke zuru okè na-achụpụ egwu, n’ihi na egwu na-egbochi anyị ime ihe anyị ga-emeli. N’eziokwu, e mebeghị ka onye na-atụ egwu zuo okè n’ịhụnanya.+
18 Egwu ọ bụla adịghị n’ịhụnanya,+ kama ịhụnanya nke zuru okè na-achụpụ egwu, n’ihi na egwu na-egbochi anyị ime ihe anyị ga-emeli. N’eziokwu, e mebeghị ka onye na-atụ egwu zuo okè n’ịhụnanya.+