Jọn 20:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ma e dere ihe ndị a ka unu wee kwere na Jizọs bụ Kraịst, Ọkpara Chineke, nakwa ka unu si n’aha ya nweta ndụ maka na unu kweere.+
31 Ma e dere ihe ndị a ka unu wee kwere na Jizọs bụ Kraịst, Ọkpara Chineke, nakwa ka unu si n’aha ya nweta ndụ maka na unu kweere.+