Jems 5:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ekpere e ji okwukwe kpee ga-eme ka ahụ́ dị onye ọrịa ahụ* mma, Jehova* ga-emekwa ka ọ gbakee. Ọ bụrụkwa na o mere mmehie, Chineke ga-agbaghara ya. 1 Jọn 1:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ bụrụ na anyị ekwupụta mmehie anyị, ọ ga-agbaghara anyị mmehie anyị, sachapụkwa anyị ajọ omume niile+ n’ihi na ọ bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi, bụrụkwa onye ezi omume.
15 Ekpere e ji okwukwe kpee ga-eme ka ahụ́ dị onye ọrịa ahụ* mma, Jehova* ga-emekwa ka ọ gbakee. Ọ bụrụkwa na o mere mmehie, Chineke ga-agbaghara ya.
9 Ọ bụrụ na anyị ekwupụta mmehie anyị, ọ ga-agbaghara anyị mmehie anyị, sachapụkwa anyị ajọ omume niile+ n’ihi na ọ bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi, bụrụkwa onye ezi omume.