1 Ndị Kọrịnt 13:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ bụrụkwa na m nwere ike ibu amụma, mara ihe nzuzo niile dị nsọ, e nyekwa m ike ịma ihe niile,+ mụ enweekwa okwukwe siri ezigbo ike nke na m nwere ike ibupụ ugwu, ma ahụghị m ndị ọzọ n’anya, o nweghị ihe m bụ.*+ 1 Jọn 3:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Onye ọ bụla nke kpọrọ nwanna ya asị bụ ogbu mmadụ,+ unu makwa na e nweghị ogbu mmadụ ga-enweta ndụ ebighị ebi.+
2 Ọ bụrụkwa na m nwere ike ibu amụma, mara ihe nzuzo niile dị nsọ, e nyekwa m ike ịma ihe niile,+ mụ enweekwa okwukwe siri ezigbo ike nke na m nwere ike ibupụ ugwu, ma ahụghị m ndị ọzọ n’anya, o nweghị ihe m bụ.*+
15 Onye ọ bụla nke kpọrọ nwanna ya asị bụ ogbu mmadụ,+ unu makwa na e nweghị ogbu mmadụ ga-enweta ndụ ebighị ebi.+