Jọn 5:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 ka mmadụ niile wee na-asọpụrụ Ọkpara ya otú ha si asọpụrụ Nna ya. Onye ọ bụla na-anaghị asọpụrụ Ọkpara ahụ anaghị asọpụrụ Nna ya nke zitere ya.+ 2 Jọn 9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Onye ọ bụla nke na-ahapụ ihe Kraịst kụziri ma na-akụzi ihe dị iche, onye ahụ na Chineke adịghị n’otu.+ Ma, ọ bụ onye nọgidere n’ihe Kraịst kụziri ka ya na Nna anyị na Ọkpara ya na-adị n’otu.+
23 ka mmadụ niile wee na-asọpụrụ Ọkpara ya otú ha si asọpụrụ Nna ya. Onye ọ bụla na-anaghị asọpụrụ Ọkpara ahụ anaghị asọpụrụ Nna ya nke zitere ya.+
9 Onye ọ bụla nke na-ahapụ ihe Kraịst kụziri ma na-akụzi ihe dị iche, onye ahụ na Chineke adịghị n’otu.+ Ma, ọ bụ onye nọgidere n’ihe Kraịst kụziri ka ya na Nna anyị na Ọkpara ya na-adị n’otu.+