20 Ma anyị bụ ụmụ amaala+ eluigwe,+ anyị na-echeresikwa onye nzọpụta nọ n’ebe ahụ ike, bụ́ Onyenwe anyị Jizọs Kraịst,+ 21 onye ga-eji ike dị ukwuu o nwere, nke o ji eme ka ihe niile dịrị n’okpuru ya,+ gbanwee ahụ́ anyị na-adịghị ike ka ọ dị ka ahụ́ ya dị ebube.+